Ọrụ Ndịozi 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma, Pita na ndịozi iri na otu ahụ biliri ọtọ,+ Pita ejiri olu dara ụda kwuo, sị: “Ndị Judia na ndị niile bi na Jeruselem, maranụ ihe a, ṅaakwanụ ntị nke ọma n’ihe m na-ekwu.
14 Ma, Pita na ndịozi iri na otu ahụ biliri ọtọ,+ Pita ejiri olu dara ụda kwuo, sị: “Ndị Judia na ndị niile bi na Jeruselem, maranụ ihe a, ṅaakwanụ ntị nke ọma n’ihe m na-ekwu.