Ọrụ Ndịozi 2:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 “Ụmụnna m, biko, ka m gwa unu hoo haa gbasara nna nna anyị Devid. Ọ nwụrụ, e liekwa ya,+ ili ya dịkwa n’obodo anyị ruo taa. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:29 Ụlọ Nche,9/15/1996, p. 9
29 “Ụmụnna m, biko, ka m gwa unu hoo haa gbasara nna nna anyị Devid. Ọ nwụrụ, e liekwa ya,+ ili ya dịkwa n’obodo anyị ruo taa.