Ọrụ Ndịozi 2:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Ndịozi malitekwara ịrụ ọtụtụ ọrụ ebube. Mmadụ niile* hụkwara ihe a ma bido ịtụ egwu Chineke.+