-
Ọrụ Ndịozi 2:46Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
46 N’ụbọchị ọ bụla, ha na-eji otu obi anọkọ mgbe niile n’ụlọ nsọ. Ha na-eji obi ọcha eri ihe n’ụlọ ibe ha, na-enwekwa ezigbo aṅụrị,
-