Ọrụ Ndịozi 4:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma, ka anyị majaa ha ka ha ghara ịna-agwa ndị mmadụ ihe a merenụ. Anyị ga-agwakwa ha ka ha ghara ịgwa onye ọ bụla okwu ọzọ n’aha nwoke ahụ.”+
17 Ma, ka anyị majaa ha ka ha ghara ịna-agwa ndị mmadụ ihe a merenụ. Anyị ga-agwakwa ha ka ha ghara ịgwa onye ọ bụla okwu ọzọ n’aha nwoke ahụ.”+