Ọrụ Ndịozi 4:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ọ bụkwa gị ji mmụọ nsọ si n’ọnụ nna nna anyị Devid,+ bụ́ ohu gị, kwuo, sị: ‘Gịnị mere mba niile ji na-agba ghara ghara, ndị dị iche iche ana-atamukwa ihe* na-enweghị isi? Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:25 Ụlọ Nche,7/15/2004, p. 177/1/1990, p. 27 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 23-24
25 Ọ bụkwa gị ji mmụọ nsọ si n’ọnụ nna nna anyị Devid,+ bụ́ ohu gị, kwuo, sị: ‘Gịnị mere mba niile ji na-agba ghara ghara, ndị dị iche iche ana-atamukwa ihe* na-enweghị isi?