Ọrụ Ndịozi 4:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ha zukọtara ka ha mezuo ihe i kwuru na ọ ga-eme. Ihe a niile mere n’ihi ike i nwere nakwa n’ihi na ọ bụ nzube gị.+
28 Ha zukọtara ka ha mezuo ihe i kwuru na ọ ga-eme. Ihe a niile mere n’ihi ike i nwere nakwa n’ihi na ọ bụ nzube gị.+