Ọrụ Ndịozi 5:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma Pita sịrị ya: “Ananayas, gịnị mere i ji kwe ka Setan mee ka obi kaa gị ịghara mmụọ nsọ+ ụgha+ wee zoo ego ụfọdụ unu retere n’ala unu? Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:3 Ụlọ Nche,6/1/1990, p. 14
3 Ma Pita sịrị ya: “Ananayas, gịnị mere i ji kwe ka Setan mee ka obi kaa gị ịghara mmụọ nsọ+ ụgha+ wee zoo ego ụfọdụ unu retere n’ala unu?