Ọrụ Ndịozi 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Pita wee sị ya: “Gịnị mere unu abụọ ji kwekọrịta ịghọ mmụọ Jehova* aghụghọ? Ị̀ na-anụ ụda ụkwụ ndị mmadụ n’èzí? Ọ bụ ụda ụkwụ ndị gara lie di gị. Ha ga-eburukwa gị pụọ.”
9 Pita wee sị ya: “Gịnị mere unu abụọ ji kwekọrịta ịghọ mmụọ Jehova* aghụghọ? Ị̀ na-anụ ụda ụkwụ ndị mmadụ n’èzí? Ọ bụ ụda ụkwụ ndị gara lie di gị. Ha ga-eburukwa gị pụọ.”