Ọrụ Ndịozi 5:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ma otu onye Farisii aha ya bụ Gameliel+ biliri ka ọ gwa ndị Sanhedrin* okwu. Ọ bụ onye na-akụzi Iwu,* ndị Juu niile na-asọpụkwara ya. O kwuru ka a kpọpụtụ ndịozi ahụ n’èzí. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:34 Ịgba Àmà, p. 40 Ụlọ Nche,5/15/2008, p. 319/15/2006, p. 9
34 Ma otu onye Farisii aha ya bụ Gameliel+ biliri ka ọ gwa ndị Sanhedrin* okwu. Ọ bụ onye na-akụzi Iwu,* ndị Juu niile na-asọpụkwara ya. O kwuru ka a kpọpụtụ ndịozi ahụ n’èzí.