-
Ọrụ Ndịozi 5:36Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
36 Dị ka ihe atụ, e nwere oge Tiudas bidoro ikwu na e nwere ihe ya bụ. Ihe dị ka narị ụmụ nwoke anọ (400) ghọkwara ndị òtù ya. Ma e gburu ya, ndị niile na-eso ụzọ ya agbasasịa, òtù ahụ ọ malitere adaakwa.
-