-
Ọrụ Ndịozi 5:38Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
38 Ka ihe si kwụrụ ugbu a, ana m asị unu, unu akpala ndị a aka, kama hapụnụ ha. Ọ bụrụ na atụmatụ ha ma ọ bụ ihe a ha na-eme si n’aka mmadụ, ọ ga-akụ afọ n’ala.
-