Ọrụ Ndịozi 6:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’otu oge, mgbe ndị na-eso ụzọ Jizọs na-ehikwu nne, ndị Juu na-asụ Grik malitere ime mkpesa na ihe ndị Juu na-asụ Hibru na-eme adịghị mma, n’ihi na a naghị ekenye ụmụ nwaanyị isi mkpe ha* ihe ndị a na-eke kwa ụbọchị.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:1 Ịgba Àmà, p. 41-42 Ụlọ Nche,7/15/2006, p. 16
6 N’otu oge, mgbe ndị na-eso ụzọ Jizọs na-ehikwu nne, ndị Juu na-asụ Grik malitere ime mkpesa na ihe ndị Juu na-asụ Hibru na-eme adịghị mma, n’ihi na a naghị ekenye ụmụ nwaanyị isi mkpe ha* ihe ndị a na-eke kwa ụbọchị.+