Ọrụ Ndịozi 7:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma, o nyeghị ya ala ọ bụla n’ala a, ọbụnadị otu amaụkwụ. Kama o kwere ya nkwa na ọ ga-enye ya ala a nakwa na ọ ga-abụ nke ya, bụrụkwa nke nwa* ya ga-anọchi ya.+ O kwere ya nkwa a n’agbanyeghị na ọ mụtabeghị nwa.
5 Ma, o nyeghị ya ala ọ bụla n’ala a, ọbụnadị otu amaụkwụ. Kama o kwere ya nkwa na ọ ga-enye ya ala a nakwa na ọ ga-abụ nke ya, bụrụkwa nke nwa* ya ga-anọchi ya.+ O kwere ya nkwa a n’agbanyeghị na ọ mụtabeghị nwa.