-
Ọrụ Ndịozi 7:26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 N’echi ya, ọ bịara hụ ụmụnne ya abụọ ka ha na-ese okwu. O wee gbalịa ikpeziri ha, sị ha: ‘Unu bụ ụmụnne. Gịnị mere unu ji na-ese okwu?’
-