Ọrụ Ndịozi 7:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 “Mgbe afọ iri anọ gachara, otu mmụọ ozi pụtara n’ihu ya n’ọkụ na-enwu n’otu osisi ogwu, n’ala ịkpa dị n’Ugwu Saịnaị.+
30 “Mgbe afọ iri anọ gachara, otu mmụọ ozi pụtara n’ihu ya n’ọkụ na-enwu n’otu osisi ogwu, n’ala ịkpa dị n’Ugwu Saịnaị.+