Ọrụ Ndịozi 7:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Mosis ahụ, onye ha jụrụ ajụ na onye ha gwara, sị: ‘Ònye mere gị onye na-achị anyị na onyeikpe anyị?’+ ọ bụ ya ka Chineke si n’aka mmụọ ozi ahụ pụtara n’ihu Mosis n’osisi ogwu ahụ ziga+ ka ọ bụrụ onye na-achị ha na onye ga-anapụta ha.
35 Mosis ahụ, onye ha jụrụ ajụ na onye ha gwara, sị: ‘Ònye mere gị onye na-achị anyị na onyeikpe anyị?’+ ọ bụ ya ka Chineke si n’aka mmụọ ozi ahụ pụtara n’ihu Mosis n’osisi ogwu ahụ ziga+ ka ọ bụrụ onye na-achị ha na onye ga-anapụta ha.