42 N’ihi ya, Chineke gbakụtara ha azụ ma hapụ ha ka ha na-efe ihe ndị dị n’eluigwe,+ otú ahụ e dere n’Akwụkwọ Ndị Amụma, sị: ‘Unu ndị Izrel, ọ bụghị m ka unu nyere onyinye, ọ bụghịkwa m ka unu chụụrụ àjà dị iche iche n’afọ iri anọ unu nọrọ n’ala ịkpa.