Ọrụ Ndịozi 7:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 “Nna nna anyị hà nwere ụlọikwuu* n’ala ịkpa. Ọ bụ Chineke gwara Mosis ka a rụọ ụlọikwuu ahụ. Ha rụkwara ya otú Chineke kwuru ka e si rụọ ya.+
44 “Nna nna anyị hà nwere ụlọikwuu* n’ala ịkpa. Ọ bụ Chineke gwara Mosis ka a rụọ ụlọikwuu ahụ. Ha rụkwara ya otú Chineke kwuru ka e si rụọ ya.+