Ọrụ Ndịozi 8:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, e nwere otu nwoke n’obodo ahụ aha ya bụ Saịmọn. Tupu oge a, ọ na-eme anwansi,* na-emekwa ihe tụrụ ndị Sameria n’anya. Ọ na-ekwukwa na ya bụ nnukwu mmadụ.
9 Ma, e nwere otu nwoke n’obodo ahụ aha ya bụ Saịmọn. Tupu oge a, ọ na-eme anwansi,* na-emekwa ihe tụrụ ndị Sameria n’anya. Ọ na-ekwukwa na ya bụ nnukwu mmadụ.