Ọrụ Ndịozi 8:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ma, ebe ọ nọ na-agụ n’Akwụkwọ Nsọ bụ ebe sịrị: “A kpụụrụ ya ka atụrụ a gaje igbu egbu. Ọ dị ka nwa atụrụ gbara nkịtị ka a na-akpacha ya ajị. O kwughịkwa ihe ọ bụla.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:32 Ụlọ Nche,7/15/1996, p. 8
32 Ma, ebe ọ nọ na-agụ n’Akwụkwọ Nsọ bụ ebe sịrị: “A kpụụrụ ya ka atụrụ a gaje igbu egbu. Ọ dị ka nwa atụrụ gbara nkịtị ka a na-akpacha ya ajị. O kwughịkwa ihe ọ bụla.+