Ọrụ Ndịozi 9:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 ma gwa ya ka o nye ya akwụkwọ ozi ndị ọ ga-eji gaa n’ụlọ nzukọ ndị dị na Damaskọs. Akwụkwọ ozi ndị ahụ ga-enye ya ikike ike onye ọ bụla na-eso Ụzọ Onyenwe anyị agbụ,+ ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị, kpụrụkwa ha bịa Jeruselem. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:2 Ịgba Àmà, p. 60-61 Ụlọ Nche,1/15/2000, p. 276/1/1990, p. 18
2 ma gwa ya ka o nye ya akwụkwọ ozi ndị ọ ga-eji gaa n’ụlọ nzukọ ndị dị na Damaskọs. Akwụkwọ ozi ndị ahụ ga-enye ya ikike ike onye ọ bụla na-eso Ụzọ Onyenwe anyị agbụ,+ ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị, kpụrụkwa ha bịa Jeruselem.