Ọrụ Ndịozi 9:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma Sọl nọ na-enwetakwu ike, na-ezi ndị mmadụ ozi ọma otú na-eme ka ha kweta n’ihe ọ na-ekwu. Otú o si kọwaara ndị Juu bi na Damaskọs na Jizọs bụ Kraịst doro nnọọ anya, ha enweghịkwa ike ịgbagha ihe o kwuru.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:22 Ịgba Àmà, p. 64 Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, p. 170
22 Ma Sọl nọ na-enwetakwu ike, na-ezi ndị mmadụ ozi ọma otú na-eme ka ha kweta n’ihe ọ na-ekwu. Otú o si kọwaara ndị Juu bi na Damaskọs na Jizọs bụ Kraịst doro nnọọ anya, ha enweghịkwa ike ịgbagha ihe o kwuru.+