Ọrụ Ndịozi 9:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’ihi ya, Banabas+ nyeere Sọl aka, ya na ya agakwuru ndịozi. Banabas wee kọọrọ ha gbasara otú Sọl si hụ Onyenwe anyị n’ụzọ, gwakwa ha na Onyenwe anyị+ gwara Sọl okwu. Ọ kọkwaara ha otú Sọl si kwuo okwu n’aha Jizọs n’atụghị egwu na Damaskọs.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:27 Ịgba Àmà, p. 64-65 Ụlọ Nche,6/15/2007, p. 164/15/1998, p. 20-21
27 N’ihi ya, Banabas+ nyeere Sọl aka, ya na ya agakwuru ndịozi. Banabas wee kọọrọ ha gbasara otú Sọl si hụ Onyenwe anyị n’ụzọ, gwakwa ha na Onyenwe anyị+ gwara Sọl okwu. Ọ kọkwaara ha otú Sọl si kwuo okwu n’aha Jizọs n’atụghị egwu na Damaskọs.+