Ọrụ Ndịozi 9:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ya na ndị Juu ndị na-asụ Grik nọkwa na-ekwurịta okwu ma na-arụrịta ụka. Ma, ha nọ na-achọ igbu ya.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:29 Ụlọ Nche,6/15/2007, p. 17
29 Ya na ndị Juu ndị na-asụ Grik nọkwa na-ekwurịta okwu ma na-arụrịta ụka. Ma, ha nọ na-achọ igbu ya.+