Ọrụ Ndịozi 9:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Pita wee sị ya: “Anias, Jizọs Kraịst agwọọla gị.+ Bilie dozie àkwà gị.”+ O wee bilie ozugbo ahụ.