-
Ọrụ Ndịozi 9:38Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
38 Ma, Lida dị Jọpa nso. N’ihi ya, mgbe ndị na-eso ụzọ Jizọs nụrụ na Pita nọ na Lida, ha ziri ụmụ nwoke abụọ ka ha gakwuru ya ma sị ya: “Biko, bịa na nke anyị ngwa ngwa.”
-