Ọrụ Ndịozi 9:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Pita wee jide ya n’aka, nyere ya aka ya eguzoro ọtọ. Ọ kpọkwara ndị nsọ na ụmụ nwaanyị ndị ahụ di ha nwụrụ ma gosi ha na Tabita dịzi ndụ.+
41 Pita wee jide ya n’aka, nyere ya aka ya eguzoro ọtọ. Ọ kpọkwara ndị nsọ na ụmụ nwaanyị ndị ahụ di ha nwụrụ ma gosi ha na Tabita dịzi ndụ.+