Ọrụ Ndịozi 10:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Otu ụbọchị, n’ihe dị ka n’awa nke itoolu,*+ ọ hụrụ otu mmụọ ozi Chineke nke ọma n’ọhụụ. Mmụọ ozi a bịakwutere ya ma kpọọ ya: “Kọnịliọs!”
3 Otu ụbọchị, n’ihe dị ka n’awa nke itoolu,*+ ọ hụrụ otu mmụọ ozi Chineke nke ọma n’ọhụụ. Mmụọ ozi a bịakwutere ya ma kpọọ ya: “Kọnịliọs!”