Ọrụ Ndịozi 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Kọnịliọs wee jiri ụjọ legide ya anya ma jụọ ya, sị: “Onyenwe anyị, gịnị ka ị chọrọ ka m mee?” Mmụọ ozi ahụ asị ya: “Chineke anụla ekpere gị, hụkwa otú i si na-enyere ndị ogbenye aka.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:4 Ụlọ Nche,6/1/1990, p. 18-191/15/1990, p. 6
4 Kọnịliọs wee jiri ụjọ legide ya anya ma jụọ ya, sị: “Onyenwe anyị, gịnị ka ị chọrọ ka m mee?” Mmụọ ozi ahụ asị ya: “Chineke anụla ekpere gị, hụkwa otú i si na-enyere ndị ogbenye aka.+