Ọrụ Ndịozi 11:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova* nọnyekwaara ha. Ọtụtụ ndị ghọrọ ndị kwere ekwe ma malite iso ụzọ Onyenwe anyị.+