-
Ọrụ Ndịozi 12:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 N’abalị bọtara ụbọchị Herọd bu n’uche ịkpọpụta ya, Pita nọ na-ehi ụra n’agbata ndị agha abụọ. E jikwa agbụ ígwè e kere ya kegide n’ahụ́ ndị agha abụọ ahụ. E nwekwara ndị nche nọ n’ọnụ ụzọ na-eche ụlọ mkpọrọ ahụ nche.
-