-
Ọrụ Ndịozi 12:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Pita wee si n’ụlọ mkpọrọ ahụ pụọ, soro ya na-aga. Ma, ọ maghị na ihe mmụọ ozi ahụ na-eme bụ n’ìhè. N’eziokwu, o chere na ọ na-ahụ ọhụụ.
-