-
Ọrụ Ndịozi 12:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ka ha gafere ndị nche nke mbụ na ndị nke abụọ, ha ruru n’ọnụ ụzọ ámá e ji ígwè mee, nke e si abanye n’obodo, ụzọ ahụ emeghee n’onwe ya, ha agafere. Mgbe ha gafechara, ha gatụrụ obere n’okporo ámá, ozugbo ahụkwa, mmụọ ozi ahụ hapụrụ ya.
-