Ọrụ Ndịozi 12:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Herọd chọrọ Pita ebe niile, ma ọ hụghị ya. O wee gbaa ndị nche ahụ ajụjụ ma kwuo ka a kpụrụ ha gaa taa ha ahụhụ.+ Herọd wee si na Judia gaa Sizaria ma nọtụ ebe ahụ. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:19 Ịgba Àmà, p. 81 Ụlọ Nche,6/1/1990, p. 20
19 Herọd chọrọ Pita ebe niile, ma ọ hụghị ya. O wee gbaa ndị nche ahụ ajụjụ ma kwuo ka a kpụrụ ha gaa taa ha ahụhụ.+ Herọd wee si na Judia gaa Sizaria ma nọtụ ebe ahụ.