-
Ọrụ Ndịozi 12:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Ma, ndị Taya na ndị Saịdọn na Herọd na-ese okwu. N’ihi ya, ha ji otu obi bịa ịhụ Herọd. Ma, ha bu ụzọ gakwuru Blastọs, bụ́ onye na-elekọta ụlọ ya,* ka o nyere ha aka. Mgbe ha na ya hụchara, ha gakwuuru Herọd ka ha na ya kpezie, n’ihi na ọ bụ n’ala Herọd na-achị ka obodo abụọ ahụ si enweta ihe oriri.
-