-
Ọrụ Ndịozi 13:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ma dibịa afa ahụ, onye a na-akpọkwa Elimas (nke pụtara dibịa afa), malitere inye ha nsogbu, na-achọ ime ka onye ahụ na-achị ebe ahụ ghara ikwere n’Onyenwe anyị.
-