Ọrụ Ndịozi 13:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Mgbe ndị zukọrọ n’ụlọ nzukọ ahụ gbasara, ọtụtụ ndị Juu na ndị mba ọzọ na-ekpe okpukpe ndị Juu* sooro Pọl na Banabas. Ha gwara ha okwu, gbaakwa ha ume ka ha ghara ikwe ka amara Chineke kwaa ha.+
43 Mgbe ndị zukọrọ n’ụlọ nzukọ ahụ gbasara, ọtụtụ ndị Juu na ndị mba ọzọ na-ekpe okpukpe ndị Juu* sooro Pọl na Banabas. Ha gwara ha okwu, gbaakwa ha ume ka ha ghara ikwe ka amara Chineke kwaa ha.+