-
Ọrụ Ndịozi 15:30Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
30 Pọl na ndị ya na ha so aga wee gawa Antiọk. Mgbe ha ruru, ha kpọkọtara ndị na-eso ụzọ Jizọs ma nye ha akwụkwọ ozi ahụ.