Ọrụ Ndịozi 15:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ma, Pọl na Banabas esoghị ha laa. Ha nọ n’Antiọk na-akụzi ihe. Ha na ọtụtụ ndị ọzọ nọkwa na-ekwusa ozi ọma banyere okwu Jehova.*
35 Ma, Pọl na Banabas esoghị ha laa. Ha nọ n’Antiọk na-akụzi ihe. Ha na ọtụtụ ndị ọzọ nọkwa na-ekwusa ozi ọma banyere okwu Jehova.*