Ọrụ Ndịozi 16:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Pọl mechara ruo Dabe nakwa Listra.+ E nwekwara otu onye na-eso ụzọ Jizọs nọ ebe ahụ, aha ya bụ Timoti.+ Nne ya bụ onye Juu, bụrụkwa onye na-eso ụzọ Jizọs, ma nna ya bụ onye Grik. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:1 Ịgba Àmà, p. 122 Ụlọ Nche,11/1/2015, p. 96/15/1990, p. 14
16 Pọl mechara ruo Dabe nakwa Listra.+ E nwekwara otu onye na-eso ụzọ Jizọs nọ ebe ahụ, aha ya bụ Timoti.+ Nne ya bụ onye Juu, bụrụkwa onye na-eso ụzọ Jizọs, ma nna ya bụ onye Grik.