Ọrụ Ndịozi 16:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 E nwere ụbọchị anyị nọ na-aga ebe a na-ekpe ekpere, otu nwa agbọghọ mmụọ ọjọọ ji ahụ anyị. Nwa agbọghọ a na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu,+ o jikwa ya enwetara ndị nna ya ukwu ezigbo ego. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:16 Ụlọ Nche,11/1/1995, p. 76/15/1990, p. 16
16 E nwere ụbọchị anyị nọ na-aga ebe a na-ekpe ekpere, otu nwa agbọghọ mmụọ ọjọọ ji ahụ anyị. Nwa agbọghọ a na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu,+ o jikwa ya enwetara ndị nna ya ukwu ezigbo ego.