-
Ọrụ Ndịozi 16:36Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
36 Onye ahụ na-elekọta ụlọ mkpọrọ wee gwa Pọl ihe ha kwuru. Ọ sịrị: “Ndị isi obodo zitere ndị bịara gwa m ka a hapụ unu abụọ. Pụtanụ lawa n’udo.”
-