Ọrụ Ndịozi 16:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ma Pọl sịrị ha: “Ha pịara anyị ihe n’ihu ọha n’amaghị anyị ikpe,* n’agbanyeghị na anyị bụ ndị Rom.+ Ha tụbakwara anyị n’ụlọ mkpọrọ. Hà na-achụpụzi anyị na nzuzo? Mbanụ! Ha bịa n’onwe ha kpọpụta anyị.” Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:37 Ụlọ Nche,3/1/2015, p. 126/15/1990, p. 16-17
37 Ma Pọl sịrị ha: “Ha pịara anyị ihe n’ihu ọha n’amaghị anyị ikpe,* n’agbanyeghị na anyị bụ ndị Rom.+ Ha tụbakwara anyị n’ụlọ mkpọrọ. Hà na-achụpụzi anyị na nzuzo? Mbanụ! Ha bịa n’onwe ha kpọpụta anyị.”