-
Ọrụ Ndịozi 18:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ma mgbe Pọl chọrọ ikwu okwu, Galio gwara ndị Juu, sị: “Ndị Juu, n’eziokwu, a sị na o nwere ihe ọjọọ nwoke a mere ma ọ bụ na o nwere arụ ọ kpara, m gaara enwe ndidi na-ege ihe unu na-ekwu.
-