Ọrụ Ndịozi 18:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe ọ nọtụrụ ebe ahụ, ọ pụrụ na-aga ebe dị iche iche na Galeshia na Frijia,+ na-eme ka okwukwe ndị niile na-eso ụzọ Jizọs sie ike.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:23 Ịgba Àmà, p. 160
23 Mgbe ọ nọtụrụ ebe ahụ, ọ pụrụ na-aga ebe dị iche iche na Galeshia na Frijia,+ na-eme ka okwukwe ndị niile na-eso ụzọ Jizọs sie ike.+