Ọrụ Ndịozi 18:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 A kụziiri nwoke a ụzọ Jehova.* Mmụọ nsọ mekwara ka o jiri ịnụ ọkụ n’obi na-akụzi ihe ma na-agwa ndị mmadụ eziokwu gbasara Jizọs. Ma ihe ọ ma bụ naanị gbasara baptizim Jọn nọ na-agwa ndị mmadụ ka ha mee. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:25 Ụlọ Nche,6/15/2010, p. 1110/1/1996, p. 20-21
25 A kụziiri nwoke a ụzọ Jehova.* Mmụọ nsọ mekwara ka o jiri ịnụ ọkụ n’obi na-akụzi ihe ma na-agwa ndị mmadụ eziokwu gbasara Jizọs. Ma ihe ọ ma bụ naanị gbasara baptizim Jọn nọ na-agwa ndị mmadụ ka ha mee.