Ọrụ Ndịozi 18:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọ malitekwara ikwu okwu n’ụlọ nzukọ n’atụghị egwu. Mgbe Prisila na Akwịla+ nụrụ ihe ọ na-ekwu, ha kpọpụrụ ya iche kọwakwuoro ya eziokwu gbasara ụzọ Chineke. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:26 Ịgba Àmà, p. 159 Ụlọ Nche,6/15/2010, p. 1111/15/2003, p. 18-1910/1/1996, p. 216/15/1990, p. 19
26 Ọ malitekwara ikwu okwu n’ụlọ nzukọ n’atụghị egwu. Mgbe Prisila na Akwịla+ nụrụ ihe ọ na-ekwu, ha kpọpụrụ ya iche kọwakwuoro ya eziokwu gbasara ụzọ Chineke.