Ọrụ Ndịozi 18:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ọ na-apụta n’ihu ọha ma jiri ịnụ ọkụ n’obi na-egosi na ihe ndị Juu na-ekwu abụghị eziokwu. Ọ na-ejikwa Akwụkwọ Nsọ egosi na Jizọs bụ Kraịst.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:28 Ụlọ Nche,10/1/1996, p. 21-22
28 Ọ na-apụta n’ihu ọha ma jiri ịnụ ọkụ n’obi na-egosi na ihe ndị Juu na-ekwu abụghị eziokwu. Ọ na-ejikwa Akwụkwọ Nsọ egosi na Jizọs bụ Kraịst.+