Ọrụ Ndịozi 19:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ya asịzie ha: “Oleezi ụdị baptizim unu mere?” Ha asị: “Ọ bụ baptizim Jọn nọ na-agwa ndị mmadụ ka ha mee.”+
3 Ya asịzie ha: “Oleezi ụdị baptizim unu mere?” Ha asị: “Ọ bụ baptizim Jọn nọ na-agwa ndị mmadụ ka ha mee.”+